Jọn 9:22 IGBOB

22 Ihe ndia ka ndi muru ya kwuru, n'ihi na ha nātu egwu ndi-Ju: n'ihi na ndi-Ju kwekọrọri n'etiti onwe-ha ub͕u a, ka esi n'ulo-nzukọ chupu onye ọ bula, ma ọ buru na ọ gēkwuputa na Ọ bu Kraist.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 9

Echiche Jọn 9:22 na onodu