Jọn 9:31 IGBOB

31 Ayi matara na Chineke adighi-anu olu ndi-nmehie: kama ọ buru na onye ọ bula bu onye nēbi isi ala nye Chineke, nēme kwa ihe Ọ nāchọ, onye ahu ka Ọ nānu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 9

Echiche Jọn 9:31 na onodu