Jọn 9:39 IGBOB

39 Jisus we si, Ọ bu ikpé ka Mu onwem ji bia n'uwa nka, ka ndi nāhughi uzọ we hu; ka ndi huru uzọ we ghọ kwa ndi-ìsì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 9

Echiche Jọn 9:39 na onodu