Jọn 9:8 IGBOB

8 Ya mere ndi-ab͕ata-obi-ya, na ndi nāhu ya-ri n'oge gara aga, na ọ bu onye-aririọ, ha nāsi, Onye a, ọ̀ bughi onye nānọ ala nāriọ kwa aririọ?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jọn 9

Echiche Jọn 9:8 na onodu