Jud 1:16 IGBOB

16 Ndia bu ndi-ntamu, ndi nāta Chineke uta, nējeso agu ihe ọjọ nile ha (ọnu-ha nēkwu kwa oké okwu nāfuli afuli), ndi nāja iru madu n'ihi urù.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jud 1

Echiche Jud 1:16 na onodu