Jud 1:5 IGBOB

5 Ma anamezube ichetara unu, ọ bu ezie na unu matara ihe nile nání otù mb͕e, na Onye-nwe-ayi, mb͕e Ọ zọputarari otù ndi n'ala Ijipt, emesia O we la ndi nēkweghi ekwe n'iyì.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Jud 1

Echiche Jud 1:5 na onodu