18 ebe emeworo ka anya obi-unu nara ìhè, ka unu we mata ihe bu olile-anya nke ọkpukpọ-Ya, mata kwa ihe bu àkù nke ebube nke ihe-nketa-Ya n'etiti ndi nsọ Ya,
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 1
Echiche Ndi Efesọs 1:18 na onodu