Ndi Efesọs 1:4 IGBOB

4 dika Ọ roputara ayi nime Ya mb͕e akātọghi ntọ-ala uwa, ka ayi we di nsọ buru kwa ndi anāpughi ita uta n'iru Ya n'ihu-n'anya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 1

Echiche Ndi Efesọs 1:4 na onodu