Ndi Efesọs 2:12 IGBOB

12 na unu guzoro iche n'ebe Kraist nọ n'oge ahu, ndi emereri ka unu buru ndi ala ọzọ n'ebe ọnọdu ndi amuru ndi Israel di, unu bu kwa ndi-ọbìa n'ebe ọb͕ub͕a-ndu nile nke nkwa ahu di, ndi nēnweghi olile-anya, ndi nāmaghi kwa Chineke n'uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 2

Echiche Ndi Efesọs 2:12 na onodu