25 N'ihi nka, ebe unu tupuru okwu-ugha, nēkwunu ezi-okwu onye ọ bula n'ebe onye-ab͕ata-obi-ya nọ: n'ihi na ayi nāburita ihe di n'aru ibe-ayi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 4
Echiche Ndi Efesọs 4:25 na onodu