Ndi Efesọs 4:28 IGBOB

28 Ka onye nēzu ori ghara izu kwa ori ọzọ: kama ka ọ dọb͕u onwe-ya n'ọlu, nēji aka ya abua lu ezi ihe, ka o we nwe ihe ya na onye nọ na nkpà gēketa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 4

Echiche Ndi Efesọs 4:28 na onodu