Ndi Efesọs 5:15 IGBOB

15 Ya mere lezienu anya nke-ọma otú unu nējeghari, ọ dighi ka ndi nāmaghi ihe, kama dika ndi mara ihe;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 5

Echiche Ndi Efesọs 5:15 na onodu