Ndi Efesọs 6:21 IGBOB

21 Ma ka unu onwe-unu we mata kwa ihe nile bayerem, otú m'nēme, Tikikọs, onye bu nwa-nna-ayi ahu ahuru n'anya, bu kwa onye kwesiri ntukwasi-obi n'ije-ozi nime Onye-nwe-ayi, ọ gēme ka unu mara ihe nile:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 6

Echiche Ndi Efesọs 6:21 na onodu