4 Ndi bu nna, akpasu-kwa-la umu-unu iwe: kama nāzùputa ha n'ọzùzù na idu-ọdu nke Onye-nwe-ayi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Efesọs 6
Echiche Ndi Efesọs 6:4 na onodu