28 ghara ikwe ka ndi nēmegide unu me ka unu tua ujọ n'ihe ọ bula: ebe nke ahu bu ihe nēme ka ila-n'iyì putara ha ìhè, ma ọ nēme ka nzọputa-unu puta ìhè, nka site-kwa-ra na Chineke;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Filipai 1
Echiche Ndi Filipai 1:28 na onodu