3 n'ihi na ayi onwe-ayi bu ndi obibì-úgwù, ndi ji Mọ nke Chineke nēkpe ekpere, ndi nānya kwa isi nime Kraist Jisus, ndi natukwasighi kwa obi n'anu-aru-ayi:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Filipai 3
Echiche Ndi Filipai 3:3 na onodu