9 ewe hum nime Ya, nēnweghi ezi omume ọ bula nke akam, bú nke sitere n'iwu, kama nēnwe ezi omume ahu nke okwukwe ekwere na Kraist nēweta, bú ezi omume ahu nke sitere na Chineke n'elu okwukwe:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Filipai 3
Echiche Ndi Filipai 3:9 na onodu