Ndi Filipai 4:1 IGBOB

1 Ya mere, umu-nnam m'huru n'anya ndi agu unu nāgusikwam ike, ọṅùm na okpu-ezem, guzosienu ike otú a nime Onye-nwe-ayi, ndi m'huru n'anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Filipai 4

Echiche Ndi Filipai 4:1 na onodu