Ndi Filipai 4:15 IGBOB

15 Ma unu onwe-unu makwara, ndi Filipai, na nime nmalite nke ozi ọma, mb͕e m'siri na Masedọnia puta, ọ dighi nzukọ Kraist ọ bula nke mu na ya nwekọrọ ihe n'okwu bayere onyinye na ọnina, ma-ọbughi nání unu onwe-unu;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Filipai 4

Echiche Ndi Filipai 4:15 na onodu