Ndi Galetia 1:1 IGBOB

1 Pọl, onye-ozi (ọ bughi site na madu, o siteghi kwa n'aka madu, kama o sitere n'aka Jisus Kraist, site kwa n'aka Chineke, bú Nna, Onye mere ka O si na ndi nwuru anwu bilie),

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 1

Echiche Ndi Galetia 1:1 na onodu