14 anamaga-kwa-ri n'iru n'uzọ ndi-Ju kari ọtutu ndi-ọb͕ọm n'etiti mba nkem, ebe obim nānubigara ozizí ahu ọku ókè kari, bú nke nnam-hà nyere ayi n'aka idebe.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 1
Echiche Ndi Galetia 1:14 na onodu