21 Mb͕e ahu abiarurum akuku nile Siria na Silisia.
22 Ma nzukọ nile nke Judia nke di nime Kraist nọ nāmaghi irum:
23 ma ọ bu nání na ha nānu, si, Onye ahu nke nēsob͕u ayi n'oge gara aga, ọ nēzì ozi ọma ub͕u a nke okwukwe ahu nke ọ nēmebi n'oge gara aga;
24 ha we nēnye Chineke otuto n'ihe ha huru n'arum.