Ndi Galetia 1:6 IGBOB

6 Ọ nējum anya na unu nēsi n'aka Onye kpọrọ unu n'amara Kraist b͕abiga ọsọsọ otú a n'ozi ọma di iche;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 1

Echiche Ndi Galetia 1:6 na onodu