17 Ma ọ buru na ahuru na ayi onwe-ayi bu kwa ndi-nmehie, mb͕e ayi nāchọ uzọ agēsi gu ayi na ndi ezi omume nime Kraist, ọ̀ bu na Kraist bu onye nēje ozi nmehie? Chineke ekwela.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 2
Echiche Ndi Galetia 2:17 na onodu