Ndi Galetia 2:2 IGBOB

2 Ma arigorom n'uzọ nkpughe; m'we debe n'iru ha ozi ọma ahu nke m'nēkwusa n'etiti ndi mba ọzọ, ma edeberem ya n'iru ndi akpọrọ ihe mb͕e ha nọ iche, ka m'ghara ibu onye nāb͕a ọsọ ma-ọbu onye b͕arari ọsọ n'efu n'uzọ ọ bula.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 2

Echiche Ndi Galetia 2:2 na onodu