Ndi Galetia 2:4 IGBOB

4 ma n'ihi umu-nna ugha ndi ekubatarari na nzuzo, madu ndi b͕ebatara ka ha ledo inwe-onwe-ayi nke ayi nwere nime Kraist Jisus, ka ha we me ka ayi buru orù:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 2

Echiche Ndi Galetia 2:4 na onodu