Ndi Galetia 2:9 IGBOB

9 mb͕e ha hukwara amara enyerem, Jemes na Kifas na Jọn, bú ndi akpọrọ ide, nara mu na Banabas aka-nri nke nnwekọ, ka ayi onwe-ayi we jekuru ndi mba ọzọ, ka ha onwe-ha we jekuru kwa ndi obibì-úgwù;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 2

Echiche Ndi Galetia 2:9 na onodu