Ndi Galetia 3:10 IGBOB

10 N'ihi na ka ha ra, bú ndi sitere n'ọlu nke iwu, ha nọ n'okpuru ọbubu-ọnu: n'ihi na edewo ya n'akwukwọ nsọ, si, Onye anābu ọnu ka ọ bu, bu onye ọ bula nke nānọgideghi n'ihe nile edeworo n'akwukwọ iwu, ime ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 3

Echiche Ndi Galetia 3:10 na onodu