Ndi Galetia 3:13 IGBOB

13 Kraist b͕aputara ayi n'ọbubu-ọnu nke iwu ahu, ebe Ọ ghọrọ ọbubu-ọnu n'ọnọdu-ayi: n'ihi na edewo ya n'akwukwọ nsọ, si, Onye anabu ọnu ka ọ bu, bú onye ọ bula nke anākwuba n'elu osisi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 3

Echiche Ndi Galetia 3:13 na onodu