Ndi Galetia 3:16 IGBOB

16 Ma ọ bu Abraham ka ekwere nkwa ndia, ya na Nkpuru-ya. Ọ sighi, Na nkpuru, dika Ọ nēkwu okwu bayere ọtutu; kama dika Ọ nēkwu okwu bayere otù Onye, Ọ si, Na Nkpuru-gi, Nke bu Kraist.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 3

Echiche Ndi Galetia 3:16 na onodu