Ndi Galetia 3:22 IGBOB

22 Otú ọ di, ihe edeworo n'akwukwọ nsọ mechibidoro ihe nile n'okpuru nmehie, ka ewe were nkwa ahu nke sitere n'okwukwe ekwere na Jisus Kraist nye ndi kwere ekwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 3

Echiche Ndi Galetia 3:22 na onodu