Ndi Galetia 3:28 IGBOB

28 Onye-Ju ma-ọbu onye-Grik apughi idi, orù ma-ọbu onye nwe onwe-ya apughi idi, nwoke na nwanyi apughi idi: n'ihi na unu onwe-unu nile bu otù onye nime Kraist Jisus.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 3

Echiche Ndi Galetia 3:28 na onodu