Ndi Galetia 4:18 IGBOB

18 Ma ọ di nma ka ewere obi nānu ọku chọ unu n'ihe ọma mb͕e nile, ọ bughi kwa nání mb͕e m'nọ n'etiti unu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 4

Echiche Ndi Galetia 4:18 na onodu