20 ọ gādim nọ̄ nma ma asi na apurum inọ n'etiti unu ub͕u a, na ib͕anwe olu m; n'ihi na enwerem obi abua n'ebe unu nọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 4
Echiche Ndi Galetia 4:20 na onodu