30 Otú ọ di, gini ka ihe edeworo n'akwukwọ nsọ nēkwu? Chupu orù-nwanyi a na nwa-ya nwoke: n'ihi na nwa-nwoke orù-nwanyi agagheso nwa nke nwanyi ahu nke nwere onwe ya keta ihe.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 4
Echiche Ndi Galetia 4:30 na onodu