6 N'ihi na nime Kraist Jisus ọ dighi ike ọ bula obibì-úgwù ma-ọbu ebìghi-úgwù nwere; kama nke nwere ike bu okwukwe nke sitere n'aka ihu-n'anya alusi ọlu ike.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 5
Echiche Ndi Galetia 5:6 na onodu