Ndi Galetia 6:10 IGBOB

10 Ya mere otú a, otú ayi nwere oge, ka ayi nālu ezi ihe n'ebe madu nile nọ, ma ka ayi nālu ezi ihe karisia n'ebe ndi èzí-na-ulo nke okwukwe-ayi nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 6

Echiche Ndi Galetia 6:10 na onodu