Ndi Galetia 6:4 IGBOB

4 Ma ka onye ọ bula nwaputa ọlu nke aka ya, mb͕e ahu ka ọ gēnwe kwa ihe ọ gānyara isi n'ebe nání ya onwe-ya nọ, ọ bughi kwa n'ebe ibe-ya nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 6

Echiche Ndi Galetia 6:4 na onodu