Ndi Galetia 6:7 IGBOB

7 Una ekwela ka eduhie unu; Chineke abughi onye anēlelì: n'ihi na nkpuru ọ bula madu nāgha, nke ahu ka ọ gēweta kwa n'ubi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Galetia 6

Echiche Ndi Galetia 6:7 na onodu