Ndi Kọlọsi 1:20 IGBOB

20 ka O we site kwa n'aka-Ya me ka Ya onwe-ya na ihe nile di n'otù, ebe O sitesiri n'ọbara nke obe-Ya me ka Ya onwe-ya na madu di n'udo; site n'aka-Ya, ka m'kwuru, ma ọ bu ihe di n'elu uwa, ma-ọbu ihe di n'elu-igwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 1

Echiche Ndi Kọlọsi 1:20 na onodu