Ndi Kọlọsi 1:24 IGBOB

24 Ub͕u a anamaṅuri ọṅu n'ahuhu m'nāhu n'ihi unu, anamemezu kwa n'akuku nkem ihe fọduru na nkpab͕u nile nke Kraist-ayi n'anu-arum n'ihi aru-Ya, nke bu nzukọ-Ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 1

Echiche Ndi Kọlọsi 1:24 na onodu