Ndi Kọlọsi 1:27 IGBOB

27 ndi Chineke chọrọ ime ka ha mara ihe bu àkù nke ebube nke ihe-omimi a n'etiti ndi mba ọzọ, nke bu Kraist nime unu, bú olile-anya nke ebube ahu:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 1

Echiche Ndi Kọlọsi 1:27 na onodu