Ndi Kọlọsi 1:9 IGBOB

9 N'ihi nka ayi onwe-ayi kwa, site n'ubọchi ayi nuru ya, ayi ewepughi aka n'ikpe ekpere na iriọ aririọ n'ihi unu, ka ewe me ka unu juputa na nmazu nke ihe Ọ nāchọ nime amam-ihe na nghọta nile nke Mọ Nsọ,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 1

Echiche Ndi Kọlọsi 1:9 na onodu