Ndi Kọlọsi 2:1 IGBOB

1 N'ihi na anamachọ ka unu mata otú m'nāb͕asi nb͕a ike nke-uku n'ihi unu na ndi bi na Leọdisia na ka ha ra, bú ndi akāhughi irum n'anu-aru;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 2

Echiche Ndi Kọlọsi 2:1 na onodu