Ndi Kọlọsi 2:5 IGBOB

5 N'ihi na ọ bu ezie na anọghm n'etiti unu n'anu-arum, ma anọm n'etiti unu na mọm, nāṅuri, nēle kwa usoro-unu na otú okwukwe unu kwere na Kraist di ike.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 2

Echiche Ndi Kọlọsi 2:5 na onodu