Ndi Kọlọsi 3:22 IGBOB

22 Ndi-orù, nāṅanu nti okwu ndi bu ndi-nwe-unu n'uzọ anu-aru n'ihe nile; ghara iwere ibu-orù-n'anya nāṅa, dika ndi nēme otú ọ gātọ madu utọ, kama n'afọ-ofufo, nātu egwu Onye-nwe-ayi:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 3

Echiche Ndi Kọlọsi 3:22 na onodu