10 Aristakọs onye adọkọrọ mu na ya n'agha nēkele unu, ya na Mak nwa-nne Banabas (onye unu natara ihe ufọdu enyere n'iwu bayere ya; asi na ọ biakute unu, naranu ya nke-ọma),
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 4
Echiche Ndi Kọlọsi 4:10 na onodu