12 Epafras, onye bu otù onye n'etiti unu, orù nke Kraist Jisus, nēkele unu, nāb͕asi nb͕a ike n'ihi unu n'ekpere-ya nile mb͕e nile, ka unu we guzo dika ndi zuru okè ndi kwezuwo-kwa-ra ihe nile Chineke nāchọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 4
Echiche Ndi Kọlọsi 4:12 na onodu