Ndi Kọlọsi 4:16 IGBOB

16 Ma mb͕e ọ bula agāgusi akwukwọ-ozi a n'etiti unu, menu ka agu kwa ya na nzukọ Kraist nke ndi Leọdisia; lezi-kwa-nu anya ka unu onwe-unu gu kwa akwukwọ ozi ahu si na Leọdisia bia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ndi Kọlọsi 4

Echiche Ndi Kọlọsi 4:16 na onodu