2 si ka agadi-ndikom nwe anya-udo, kwesiri nsọpuru, nwe uche zuru okè, nwe ezi ndu nime okwukwe-ayi, nime ihu-n'anya, nime ntachi-obi:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Taitọs 2
Echiche Taitọs 2:2 na onodu